‘Oge Sugar mummy’ Ụfọdụ ihe anyị na-ahụ na twitter

Trigg @triggbrandedup na twitter were foto nke ya na shuga mummy ya na twitter, foto ya mere ka otutu ndi mmadu kwo okwu nye kwa ya otutu retweet, ma ihe ha na-aza bu nani ihe na-adi ike.

 

N’okpuru ebe a bụ ụfọdụ n’ime azịza ọ nwetara;

Ofu onye kwuru na nwanyị ahụ bụ mama ya